-
2 Ndị Eze 25:17Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
17 Nke ọ bụla n’ime ogidi ndị ahụ dị kubit iri na asatọ+ n’ịdị elu, e jikwa ọla kọpa kpụọ ihe a kpụkwasịrị+ n’elu ogidi ahụ; ihe ahụ a kpụkwasịrị n’elu ogidi ahụ dị kubit atọ n’ịdị elu; e ji naanị ọla kọpa kpụọ ihe a kpara akpa na mkpụrụ pọmigranet+ bụ́ ndị gbara ihe ahụ a kpụkwasịrị n’elu ogidi ahụ gburugburu; ogidi nke abụọ nwekwara ihe ndị a n’elu ihe ahụ a kpara akpa.
-