2 Ihe E Mere 24:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 O wee kpọkọta ndị nchụàjà+ na ndị Livaị, sị ha: “Gaanụ n’obodo ndị dị na Juda nata Izrel dum ego maka iji na-arụzi+ ụlọ Chineke site n’afọ ruo n’afọ;+ unu onwe unu kwa, meenụ ihe ngwa ngwa banyere ya.” Ma ndị Livaị emeghị ihe ngwa ngwa.+
5 O wee kpọkọta ndị nchụàjà+ na ndị Livaị, sị ha: “Gaanụ n’obodo ndị dị na Juda nata Izrel dum ego maka iji na-arụzi+ ụlọ Chineke site n’afọ ruo n’afọ;+ unu onwe unu kwa, meenụ ihe ngwa ngwa banyere ya.” Ma ndị Livaị emeghị ihe ngwa ngwa.+