-
2 Ihe E Mere 24:11Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
11 Mgbe oge ruru, ọ na-eme ka ndị Livaị+ butere eze igbe ahụ ka ọ hụ maka ya, ozugbo ha hụrụ na ego dị na ya ehiwo nne,+ odeakwụkwọ+ eze na onye nlekọta nke na-enyere onyeisi nchụàjà aka na-abịa wepụta ego dị n’igbe ahụ ma bughachi ya n’ebe ọ na-adị. Ọ bụ otú ahụ ka ha na-eme ya kwa ụbọchị, nke mere na ha nwetara ego hiri nne.
-