2 Ihe E Mere 24:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ihi na ọ bụ naanị ndị ikom ole na ole ka ndị agha Siria ji wakpo+ obodo ahụ, Jehova wee nyefee ndị agha dị nnọọ ọtụtụ n’aka ha,+ n’ihi na ha hapụrụ Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha; ha mekwara ihe e kpere n’ikpe n’ahụ́ Jehoash.+
24 N’ihi na ọ bụ naanị ndị ikom ole na ole ka ndị agha Siria ji wakpo+ obodo ahụ, Jehova wee nyefee ndị agha dị nnọọ ọtụtụ n’aka ha,+ n’ihi na ha hapụrụ Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha; ha mekwara ihe e kpere n’ikpe n’ahụ́ Jehoash.+