Nehemaya 7:63 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 63 Ndị a bụkwa ndị nchụàjà:+ ụmụ Habaya, ụmụ Hakọz,+ ụmụ Bazilaị,+ bụ́ onye lụrụ otu n’ime ụmụ ndị inyom Bazilaị+ onye Gilied wee zawa aha ha.
63 Ndị a bụkwa ndị nchụàjà:+ ụmụ Habaya, ụmụ Hakọz,+ ụmụ Bazilaị,+ bụ́ onye lụrụ otu n’ime ụmụ ndị inyom Bazilaị+ onye Gilied wee zawa aha ha.