Nehemaya 7:71 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 71 E nwekwara ụfọdụ n’ime ndị isi ọnụmara dị iche iche ndị nyere mkpụrụ ego drakma ọlaedo dị puku iri abụọ nakwa maịna+ ọlaọcha dị puku abụọ na narị abụọ maka ọrụ ahụ, ka e debe ha n’ebe a na-edebe akụ̀.
71 E nwekwara ụfọdụ n’ime ndị isi ọnụmara dị iche iche ndị nyere mkpụrụ ego drakma ọlaedo dị puku iri abụọ nakwa maịna+ ọlaọcha dị puku abụọ na narị abụọ maka ọrụ ahụ, ka e debe ha n’ebe a na-edebe akụ̀.