Job 30:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 M nọ na-ejegharị ná mwute+ mgbe ìhè anyanwụ na-adịghị;Ebiliri m ọtọ n’etiti ìgwè mmadụ, m nọ na-eti mkpu enyemaka.
28 M nọ na-ejegharị ná mwute+ mgbe ìhè anyanwụ na-adịghị;Ebiliri m ọtọ n’etiti ìgwè mmadụ, m nọ na-eti mkpu enyemaka.