Abụ Ọma 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ị ga-ebibi ndị na-ekwu okwu ụgha.+Jehova kpọrọ onye na-awụfu ọbara+ na onye na-aghọ aghụghọ+ asị.