Abụ Ọma 38:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ndị iro m bụ́ ndị dị ndụ ewee dị ike,+Ndị kpọrọ m asị na nkịtị ewee dị ọtụtụ.+