Abụ Ọma 51:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Lee! Eziokwu nke dị n’ime obi mmadụ na-atọ gị ụtọ;+Meekwa ka m mata amamihe n’ime obi m.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 51:6 Ụlọ Nche,3/15/1993, p. 11-12