Abụ Ọma 52:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Onye a bụ dimkpa nke na-adịghị eme Chineke ebe ya e wusiri ike,+Kama ọ tụkwasịrị obi n’akụ̀ ya dị ukwuu,+Nke na-achọ iji ahụhụ ọ na-akpata mere ihe nchebe.+
7 Onye a bụ dimkpa nke na-adịghị eme Chineke ebe ya e wusiri ike,+Kama ọ tụkwasịrị obi n’akụ̀ ya dị ukwuu,+Nke na-achọ iji ahụhụ ọ na-akpata mere ihe nchebe.+