Abụ Ọma 69:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Gị onwe gị maara nkọcha m na ihere m nakwa mweda n’ala m.+Ndị niile na-ebuso m iro nọ n’ihu gị.+