Abụ Ọma 69:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Nkọcha etiwaala m obi, ọnyá ya enweghịkwa ngwọta.+Anọ m na-atụ anya ka mmadụ meere m ebere, ma ọ dịghị onye meere m ebere;+Na-atụkwa anya ndị nkasi obi, ma o nweghị onye m hụrụ.+
20 Nkọcha etiwaala m obi, ọnyá ya enweghịkwa ngwọta.+Anọ m na-atụ anya ka mmadụ meere m ebere, ma ọ dịghị onye meere m ebere;+Na-atụkwa anya ndị nkasi obi, ma o nweghị onye m hụrụ.+