Abụ Ọma 86:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Chebe mkpụrụ obi m, n’ihi na m na-eguzosi ike n’ihe.+Zọpụta ohu gị nke tụkwasịrị gị obi+—ị bụ Chineke m. Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 86:2 Ụlọ Nche,12/15/1992, p. 9
2 Chebe mkpụrụ obi m, n’ihi na m na-eguzosi ike n’ihe.+Zọpụta ohu gị nke tụkwasịrị gị obi+—ị bụ Chineke m.