Ilu 11:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Onye ajọ omume na-enweta ụgwọ ọrụ ụgha,+ ma onye na-akụ ezi omume dị ka mkpụrụ na-enweta ụgwọ ọrụ ziri ezi.+ Ilu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:18 Ụlọ Nche,7/15/2002, p. 29
18 Onye ajọ omume na-enweta ụgwọ ọrụ ụgha,+ ma onye na-akụ ezi omume dị ka mkpụrụ na-enweta ụgwọ ọrụ ziri ezi.+