Ilu 18:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ihe dị oké ọnụ ahịa nke ọgaranya bụ obodo ya siri ike,+ ha dịkwa ka mgbidi nchebe n’echiche ya.+ Ilu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:11 Ụlọ Nche,6/15/2001, p. 87/15/1992, p. 15