Ilu 24:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụrụ na ị sị: “Lee! Anyị amaghị banyere ihe a,”+ ọ̀ bụ na onye na-enyocha obi agaghị achọpụta,+ onye na-elegide mkpụrụ obi gị anya ọ́ gaghị amata+ wee kwụọ mmadụ ụgwọ dị ka ọrụ ya si dị?+
12 Ọ bụrụ na ị sị: “Lee! Anyị amaghị banyere ihe a,”+ ọ̀ bụ na onye na-enyocha obi agaghị achọpụta,+ onye na-elegide mkpụrụ obi gị anya ọ́ gaghị amata+ wee kwụọ mmadụ ụgwọ dị ka ọrụ ya si dị?+