Ekliziastis 9:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Mụ onwe m wee sị: “Amamihe dị mma karịa ịdị ike;+ ma a na-eleda amamihe onye ogbenye anya, a dịghịkwa aṅa ntị n’okwu ya.”+ Ekliziastis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:16 Ụlọ Nche,8/1/2000, p. 32
16 Mụ onwe m wee sị: “Amamihe dị mma karịa ịdị ike;+ ma a na-eleda amamihe onye ogbenye anya, a dịghịkwa aṅa ntị n’okwu ya.”+