Ekliziastis 10:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Onye na-awa nkume ga-eji ya merụọ onwe ya ahụ́. Onye na-awa nkụ ga-akpachara anya.+