Ekliziastis 10:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ala, obi ụtọ na-adịrị gị mgbe eze gị bụ nwa ndị a ma ama, ndị isi gị ana-erikwa ihe n’oge kwesịrị ekwesị ka ha wee dị ike, ọ bụghị ka ha ṅụbiga mmanya ókè.+
17 Ala, obi ụtọ na-adịrị gị mgbe eze gị bụ nwa ndị a ma ama, ndị isi gị ana-erikwa ihe n’oge kwesịrị ekwesị ka ha wee dị ike, ọ bụghị ka ha ṅụbiga mmanya ókè.+