Ekliziastis 10:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ndị obodo na-enwe ezigbo obi ụtọ ma ọ bụrụ na eze ha bụ nwa ndị a ma ama, ndị isi obodo ana-erikwa nri n’oge kwesịrị ekwesị ka ha wee nweta ume, ọ bụghị ka ha ṅụfee mmanya ókè.+
17 Ndị obodo na-enwe ezigbo obi ụtọ ma ọ bụrụ na eze ha bụ nwa ndị a ma ama, ndị isi obodo ana-erikwa nri n’oge kwesịrị ekwesị ka ha wee nweta ume, ọ bụghị ka ha ṅụfee mmanya ókè.+