Abụ Solomọn 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Onye m hụrụ n’anya dị m ka ụyọkọ okooko osisi hena,+ nke dị n’ogige ubi vaịn En-gidaị.”+