Aịzaya 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ụmụ nwaanyị asaa ga-abagide otu nwoke n’ụbọchị ahụ,+ sị: “Anyị ga na-akpa afọ anyị, na-eyikwa uwe anyị; naanị ka anyị zawa aha gị iji wepụ nkọcha anyị.”+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:1 Amụma Aịsaịa I, p. 60
4 Ụmụ nwaanyị asaa ga-abagide otu nwoke n’ụbọchị ahụ,+ sị: “Anyị ga na-akpa afọ anyị, na-eyikwa uwe anyị; naanị ka anyị zawa aha gị iji wepụ nkọcha anyị.”+