Aịzaya 4:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ụmụ nwaanyị asaa ga-ejide otu nwoke aka n’ụbọchị ahụ,+ sị: “Anyị ga na-akpa afọ anyị,Na-azụkwara onwe anyị ákwà. Naanị ihe anyị na-arịọ gị bụ ka anyị zawa aha gị,Ka a ghara ịna-akọ anyị ọnụ.”*+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:1 Amụma Aịsaịa I, p. 60
4 Ụmụ nwaanyị asaa ga-ejide otu nwoke aka n’ụbọchị ahụ,+ sị: “Anyị ga na-akpa afọ anyị,Na-azụkwara onwe anyị ákwà. Naanị ihe anyị na-arịọ gị bụ ka anyị zawa aha gị,Ka a ghara ịna-akọ anyị ọnụ.”*+