Aịzaya 10:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ bụ ezie na ya onwe ya adịghị otú ahụ, ọ ga-achọ ime otú ahụ; ọ bụ ezie na obi ya adịghị otú ahụ, ya onwe ya ga-akpa nkata, n’ihi na ihe dị ya n’obi bụ ịla ihe n’iyi,+ na ibipụ ọtụtụ mba.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:7 Amụma Aịsaịa I, p. 146
7 Ọ bụ ezie na ya onwe ya adịghị otú ahụ, ọ ga-achọ ime otú ahụ; ọ bụ ezie na obi ya adịghị otú ahụ, ya onwe ya ga-akpa nkata, n’ihi na ihe dị ya n’obi bụ ịla ihe n’iyi,+ na ibipụ ọtụtụ mba.+