Aịzaya 14:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ndị eze niile ọzọ nke mba dị iche iche, ee, ha niile, ejiriwo ùgwù ha dinara ala, onye ọ bụla n’ili nke ya.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:18 Amụma Aịsaịa I, p. 185-187
18 Ndị eze niile ọzọ nke mba dị iche iche, ee, ha niile, ejiriwo ùgwù ha dinara ala, onye ọ bụla n’ili nke ya.+