Aịzaya 14:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ma gị onwe gị, a tụfuola gị dị ka ome a na-asọ oyi, n’enweghị ebe a ga-eli gị.+ I yi ndị e gburu egbu dị ka uwe, bụ́ ndị e ji mma agha magbuo, ndị na-agbada na nkume ndị dị n’olulu,+ dị ka ozu a na-azọ ụkwụ.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:19 Amụma Aịsaịa I, p. 185-187
19 Ma gị onwe gị, a tụfuola gị dị ka ome a na-asọ oyi, n’enweghị ebe a ga-eli gị.+ I yi ndị e gburu egbu dị ka uwe, bụ́ ndị e ji mma agha magbuo, ndị na-agbada na nkume ndị dị n’olulu,+ dị ka ozu a na-azọ ụkwụ.+