Aịzaya 14:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 “M ga-emekwa ka ọ bụrụ ebe ebi ogwu ga-ebi nakwa ọdọ mmiri ndị ahịhịa amị jupụtara. M ga-ejikwa ázị́zà nke ịla n’iyi zaa ya,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:23 Amụma Aịsaịa I, p. 188 Akwụkwọ Dịịrị Mmadụ Nile, p. 27-29
23 “M ga-emekwa ka ọ bụrụ ebe ebi ogwu ga-ebi nakwa ọdọ mmiri ndị ahịhịa amị jupụtara. M ga-ejikwa ázị́zà nke ịla n’iyi zaa ya,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.