Aịzaya 14:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Jehova nke ụsụụ ndị agha aṅụwo iyi,+ sị: “Dị nnọọ ka ọ dị m n’obi, otú ahụ ka ọ ga-eme; dịkwa nnọọ ka m kpebiri, ọ bụ ihe ga-emezu,+
24 Jehova nke ụsụụ ndị agha aṅụwo iyi,+ sị: “Dị nnọọ ka ọ dị m n’obi, otú ahụ ka ọ ga-eme; dịkwa nnọọ ka m kpebiri, ọ bụ ihe ga-emezu,+