Aịzaya 14:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “Aṅụrịla ọṅụ,+ gị Filistia,+ ka onye ọ bụla n’ime gị ghara ịṅụrị ọṅụ naanị n’ihi na a gbajiwo mkpara nke onye na-apịa gị ihe.+ N’ihi na agwọ ọjọọ+ ga-esi na mgbọrọgwụ agwọ+ pụta, mkpụrụ ya ga-abụkwa agwọ na-acha ọkụ ọkụ nke na-efe efe.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:29 Amụma Aịsaịa I, p. 190-191
29 “Aṅụrịla ọṅụ,+ gị Filistia,+ ka onye ọ bụla n’ime gị ghara ịṅụrị ọṅụ naanị n’ihi na a gbajiwo mkpara nke onye na-apịa gị ihe.+ N’ihi na agwọ ọjọọ+ ga-esi na mgbọrọgwụ agwọ+ pụta, mkpụrụ ya ga-abụkwa agwọ na-acha ọkụ ọkụ nke na-efe efe.+