Aịzaya 23:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ sịkwara: “Ị gakwaghị aṅụrị ọṅụ ọzọ,+ gị onye a na-emegbu emegbu, ada Saịdọn na-amaghị nwoke.+ Bilie gafee na Kitim.+ Ahụ́ agaghị ezu gị ike ọbụna n’ebe ahụ.” Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:12 Ụlọ Nche,10/15/2007, p. 17 Amụma Aịsaịa I, p. 251-252
12 Ọ sịkwara: “Ị gakwaghị aṅụrị ọṅụ ọzọ,+ gị onye a na-emegbu emegbu, ada Saịdọn na-amaghị nwoke.+ Bilie gafee na Kitim.+ Ahụ́ agaghị ezu gị ike ọbụna n’ebe ahụ.”