Aịzaya 27:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ na Jehova ga-akụtusị mkpụrụ dị na ya,+ malite na mmiri na-asọ asọ nke Osimiri Yufretis+ ruo na ndagwurugwu Ijipt,+ a ga-atụtụtakwa unu otu otu,+ unu ụmụ Izrel. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 27:12 Amụma Aịsaịa I, p. 285
12 Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ na Jehova ga-akụtusị mkpụrụ dị na ya,+ malite na mmiri na-asọ asọ nke Osimiri Yufretis+ ruo na ndagwurugwu Ijipt,+ a ga-atụtụtakwa unu otu otu,+ unu ụmụ Izrel.