Aịzaya 35:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ ghaghị ịwa okooko,+ ọ ga-aṅụrịkwa ọṅụ nke ukwuu, tiekwa mkpu ọṅụ.+ A ga-enye ya ebube nke Lebanọn,+ na ịma mma nke Kamel+ na nke Sharọn.+ A ga-enwe ndị ga-ahụ ebube Jehova,+ bụ́ ịma mma nke Chineke anyị.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 35:2 Amụma Aịsaịa I, p. 371-372, 379-380 Ụlọ Nche,8/15/1996, p. 72/15/1996, p. 10-11, 14, 16-17 Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 129-130
2 Ọ ghaghị ịwa okooko,+ ọ ga-aṅụrịkwa ọṅụ nke ukwuu, tiekwa mkpu ọṅụ.+ A ga-enye ya ebube nke Lebanọn,+ na ịma mma nke Kamel+ na nke Sharọn.+ A ga-enwe ndị ga-ahụ ebube Jehova,+ bụ́ ịma mma nke Chineke anyị.+
35:2 Amụma Aịsaịa I, p. 371-372, 379-380 Ụlọ Nche,8/15/1996, p. 72/15/1996, p. 10-11, 14, 16-17 Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 129-130