Aịzaya 60:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na mba ọ bụla na alaeze ọ bụla nke na-agaghị ejere gị ozi ga-ala n’iyi; mba ndị ahụ aghaghị ịla n’iyi.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 60:12 Ụlọ Nche,7/1/2002, p. 14 Amụma Aịsaịa II, p. 313-314
12 N’ihi na mba ọ bụla na alaeze ọ bụla nke na-agaghị ejere gị ozi ga-ala n’iyi; mba ndị ahụ aghaghị ịla n’iyi.+