Aịzaya 60:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Kama ịbụ onye a gbahapụrụ kpamkpam na onye a kpọrọ asị, n’enweghị onye na-esi na gị agafe,+ m ga-eme ka ị bụrụ ihe e ji anya isi ruo mgbe a na-akaghị aka, na ihe aṅụrị site n’otu ọgbọ ruo n’ọgbọ ọzọ.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 60:15 Ụlọ Nche,7/1/2002, p. 151/1/2000, p. 14 Amụma Aịsaịa II, p. 315-316
15 “Kama ịbụ onye a gbahapụrụ kpamkpam na onye a kpọrọ asị, n’enweghị onye na-esi na gị agafe,+ m ga-eme ka ị bụrụ ihe e ji anya isi ruo mgbe a na-akaghị aka, na ihe aṅụrị site n’otu ọgbọ ruo n’ọgbọ ọzọ.+