Aịzaya 63:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 M wee jiri iwe na-azọda ndị dị iche iche n’ala. M wee mee ka ọnụma m na-egbu ha ka mmanya,+ meekwa ka ọbara nke na-agbapụta ha n’ahụ́ na-awụsa n’ala.”+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 63:6 Amụma Aịsaịa II, p. 353-354
6 M wee jiri iwe na-azọda ndị dị iche iche n’ala. M wee mee ka ọnụma m na-egbu ha ka mmanya,+ meekwa ka ọbara nke na-agbapụta ha n’ahụ́ na-awụsa n’ala.”+