Aịzaya 65:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Sharọn+ ga-aghọ ebe atụrụ ga na-ata ahịhịa,+ ndagwurugwu Ekọ+ ga-aghọkwa ebe ehi ga na-ezu ike, maka ndị m bụ́ ndị ga-achọworị m.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 65:10 Amụma Aịsaịa II, p. 377-378
10 Sharọn+ ga-aghọ ebe atụrụ ga na-ata ahịhịa,+ ndagwurugwu Ekọ+ ga-aghọkwa ebe ehi ga na-ezu ike, maka ndị m bụ́ ndị ga-achọworị m.+