Jeremaya 36:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Okwu Jehova wee ruo Jeremaya ntị ọzọ mgbe eze gbasịrị akwụkwọ mpịakọta ahụ Barọk+ dere ihe Jeremaya kwuru ọkụ,+ sị:
27 Okwu Jehova wee ruo Jeremaya ntị ọzọ mgbe eze gbasịrị akwụkwọ mpịakọta ahụ Barọk+ dere ihe Jeremaya kwuru ọkụ,+ sị: