12 m wee nọrọ n’ihu Hanamel nwa nwanne nna m nakwa n’ihu ndị akaebe ahụ, ndị bịanyere aka n’akwụkwọ nkwekọrịta ahụ m ji zụọ ala,+ n’ihu ndị Juu niile nọ ọdụ n’Ogige Ndị Nche ahụ,+ nye Barọk+ nwa Neraya+ nwa Masaya akwụkwọ nkwekọrịta ahụ m ji zụọ ya.
45Nke a bụ okwu Jeremaya onye amụma gwara Barọk+ nwa Neraya n’oge o dere ihe ndị a Jeremaya+ kwuru n’akwụkwọ n’afọ nke anọ nke ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya, bụ́ eze Juda, sị: