Jeremaya 37:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma Jeremaya sịrị: “Ọ bụ ụgha!+ Anaghị m agbakwuru ndị Kaldia.” Ma o geghị ya ntị. Iraịja wee jide Jeremaya, kpọrọ ya bịakwute ndị isi.
14 Ma Jeremaya sịrị: “Ọ bụ ụgha!+ Anaghị m agbakwuru ndị Kaldia.” Ma o geghị ya ntị. Iraịja wee jide Jeremaya, kpọrọ ya bịakwute ndị isi.