15 Johenan+ nwa Kariya wee nọrọ n’ebe zoro ezo na Mizpa gwa Gedalaya, sị: “Achọrọ m ịga gbuo Ishmel nwa Netanaya, n’ihi na ọ dịghị onye ọ bụla ga-amata.+ Gịnị mere ọ ga-eji bịa gbuo gị, gịnịkwa mere ndị Juda niile bụ́ ndị na-alọghachikwute gị ga-eji gbasasịa, ndị Juda fọdụrụ ewee laa n’iyi?”+