Jeremaya 42:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 mma agha ahụ unu na-atụ egwu ga-enweta unu n’ebe ahụ n’ala Ijipt,+ ụnwụ ahụ unu na-atụ ụjọ ya ga-esoro unu n’azụ banye Ijipt;+ ọ bụkwa n’ebe ahụ ka unu ga-anwụ.+
16 mma agha ahụ unu na-atụ egwu ga-enweta unu n’ebe ahụ n’ala Ijipt,+ ụnwụ ahụ unu na-atụ ụjọ ya ga-esoro unu n’azụ banye Ijipt;+ ọ bụkwa n’ebe ahụ ka unu ga-anwụ.+