Diuterọnọmi 28:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 “Nkọcha ndị a niile+ ga-abịakwasịkwa gị, chụọ gị ọsọ ma chụkwute gị ruo mgbe a lara gị n’iyi,+ n’ihi na i geghị ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke gị site n’idebe iwu ya na ụkpụrụ ya ndị o nyere gị.+ Ilu 13:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọ bụ ndị mmehie ka ọdachi na-achụgharị,+ ma, ọ bụ ndị ezi omume ka a na-eji ihe ọma akwụ ụgwọ.+ Ezikiel 11:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “‘Unu atụwo mma agha egwu,+ m ga-emekwa ka mma agha bịakwasị unu,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.+
45 “Nkọcha ndị a niile+ ga-abịakwasịkwa gị, chụọ gị ọsọ ma chụkwute gị ruo mgbe a lara gị n’iyi,+ n’ihi na i geghị ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke gị site n’idebe iwu ya na ụkpụrụ ya ndị o nyere gị.+
8 “‘Unu atụwo mma agha egwu,+ m ga-emekwa ka mma agha bịakwasị unu,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.+