Jeremaya 48:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Meenụ ka ọ ṅụbiga mmanya ókè,+ n’ihi na o buliwo onwe ya elu megide Jehova;+ Moab atụrụwo onwe ya n’agbọ ọ gbọrọ,+ ọ ghọwokwa ihe a na-akwa emo, ee, ya onwe ya.
26 Meenụ ka ọ ṅụbiga mmanya ókè,+ n’ihi na o buliwo onwe ya elu megide Jehova;+ Moab atụrụwo onwe ya n’agbọ ọ gbọrọ,+ ọ ghọwokwa ihe a na-akwa emo, ee, ya onwe ya.