Jeremaya 48:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 N’oge ikpeazụ, m ga-akpọkọta ndị e si na Moab dọrọ n’agha,’+ ka Jehova kwuru. ‘N’ebe a ka ikpe e kpere Moab jedebere.’”+
47 N’oge ikpeazụ, m ga-akpọkọta ndị e si na Moab dọrọ n’agha,’+ ka Jehova kwuru. ‘N’ebe a ka ikpe e kpere Moab jedebere.’”+