Jeremaya 51:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 na e wegharawokwa ebe ndị a na-eji ụkwụ agafe mmiri ya,+ gbaakwa ụgbọ mmiri ya niile e ji ahịhịa papaịrọs rụọ ọkụ, nakwa na ụjọ ejidewo ndị agha ya.”+
32 na e wegharawokwa ebe ndị a na-eji ụkwụ agafe mmiri ya,+ gbaakwa ụgbọ mmiri ya niile e ji ahịhịa papaịrọs rụọ ọkụ, nakwa na ụjọ ejidewo ndị agha ya.”+