Abụ Ákwá 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye na-emegide ya agbasawo aka ya ibukọrọ ihe ya niile a na-achọsi ike.+N’ihi na ọ hụwo mba ndị batara n’ebe nsọ ya,+Ndị i nyere iwu ka ha ghara ịbata n’ọgbakọ gị.
10 Onye na-emegide ya agbasawo aka ya ibukọrọ ihe ya niile a na-achọsi ike.+N’ihi na ọ hụwo mba ndị batara n’ebe nsọ ya,+Ndị i nyere iwu ka ha ghara ịbata n’ọgbakọ gị.