Abụ Ákwá 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ̀ bụ na o nweghị ihe nke a bụụrụ unu niile ndị na-agafe n’ụzọ? Leenụ anya hụrụ.+È nwere ihe mgbu yiri ihe mgbu e mere ka m nwee,+Bụ́ iru uju Jehova kpatara n’ụbọchị oké iwe ya?+ Abụ Ákwá Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:12 Ụlọ Nche,6/1/2007, p. 8
12 Ọ̀ bụ na o nweghị ihe nke a bụụrụ unu niile ndị na-agafe n’ụzọ? Leenụ anya hụrụ.+È nwere ihe mgbu yiri ihe mgbu e mere ka m nwee,+Bụ́ iru uju Jehova kpatara n’ụbọchị oké iwe ya?+