Abụ Ákwá 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Jehova bụ onye ezi omume,+ n’ihi na m nupụrụ isi n’ihe o kwuru.+Ugbu a, geenụ ntị, unu ndị niile, hụkwanụ ihe mgbu m.A dọrọwo ụmụ agbọghọ m na-amaghị nwoke na ụmụ okorobịa m n’agha.+
18 Jehova bụ onye ezi omume,+ n’ihi na m nupụrụ isi n’ihe o kwuru.+Ugbu a, geenụ ntị, unu ndị niile, hụkwanụ ihe mgbu m.A dọrọwo ụmụ agbọghọ m na-amaghị nwoke na ụmụ okorobịa m n’agha.+