Abụ Ákwá 1:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Akpọkuwo m ndị niile hụrụ m n’anya nke ukwuu.+ Ha aghọwo m aghụghọ.Ndị nchụàjà m na ndị agadi m ekubiwo ume n’ime obodo,+Mgbe ha na-achọgharị ihe ha ga-eri ka mkpụrụ obi ha nwee ume.+
19 Akpọkuwo m ndị niile hụrụ m n’anya nke ukwuu.+ Ha aghọwo m aghụghọ.Ndị nchụàjà m na ndị agadi m ekubiwo ume n’ime obodo,+Mgbe ha na-achọgharị ihe ha ga-eri ka mkpụrụ obi ha nwee ume.+